CLICK HERE FOR WAEC Expo 2017/2018 | WAEC Runs 2017/2018/ Real WAEC Chokes 2017(EXPOMASTERS)

Hausa / Yoruba / Igbo (Essay & Objective) Waec 2017 Free Expo Answers

Hausa / Yoruba / Igbo (Essay & Objective) Waec 2017 Free Expo Answers

 

Thursday, 6th April, 2017

Hausa 2 (Essay) 09.30am – 11.30am
Hausa 1 (Objective) 11.30am – 12.30pm
============================

Solved Hausa Obj
1-10BCACDCCBDD
11-20DDCCAAAACC
21-30CDDBADABDB
31-40CDDBDCABCB
41-50BDBCACBACC

HAUSA CONTINUES
(6)
Insha’i shine tsara rubutu
ko labari bisa ga
ma’ana da inganci ta hanyar
jera tunani da ka’idoji
da masana suka shimfida.
(13a)
Dangantaka tsakanin
majemi da badukubr
akwai kyakkyawar
dangantaka tsakanin majemi
da
baduku saboda kamar yada
muka sani majemi
shine ke jeme fata wato ya
gyarata ta zamo baduku
zai iya amfani da ita wajen
sarrafa ta ta zamo
abinda zamu rika amfani dasu
na yau da kullum.
Kamar su jaka, filalla, hannun
agogo, takalma da
sauransu.
(13b)
Kayan jima
1. Ruwa
2. Allura
3. Zare
4. Makwankwasa
5. Almakashi Kayan jimancibr
1. Bagaruwa
2. Kasko
3. Ruwa
4. Baba
5. Jirai

Answers loading (loading)



============================
Thursday, 6th April, 2017

Igbo 2 (Essay) 09.30am – 11.30am
Igbo 1 (Objective) 11.30am – 12.30pm
============================

Igbo OBJ:
1-10: CBDDCBDCBB
11-20: BBCADCDDBC
21-30: CCBCBDDCDA
31-40: BAADCBAADD
41-50: DABBDCCCBC
51-60: BDAACABCBD

(8)
(i) Akubuzo nwere ego
(ii) Akubuzo anaghi eri eri
(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga
(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu
(v) Olughi nwanyi n’ihi na O huru ilu nwanyi ka itufu aku
(vi) Anaghi atufu ihe n’ulo ya
(vii) Akubuzo nwere umu odibo
(viii) O nwere otutu iwu n’ulo ya.
(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu
(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo oyibo ga guo akwukwo
==============

(4a)
Njiko bu mkpuruokwu ndi a maara di ka njiko n’asusu Igbo. Ha bu okwu na-ejikota aha na aha, nnochiaha na nnochiaha, nkebiokwu na nkebiokwu ma obu nkebiahiriokwu na nkebiahiriokwu

(4b) Na, Ma, Ka

(4c)
Na
-Nneka NA Ogechukwu bu enyi
-Osikapa NA agwa bu ezigbo nri

Ma
-Anyi ga echu mmiri ma zakwaa ulo
-Ebuka baara nwanne ya mba MA tikwaa ya ihe.

Ka
-Ihe a i mere KA e ji egbu mmadu
-Maka ite o kuwara KA o jiri wee tie ya ihe
===================

(5ai)
Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi aha mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu ugboro ugboro.

(5aii)
-ya
-anyi
-ha
-gi

(5aiii)
YA
O siri ya puo ebe ahu.
ANYI
nri ahu bu nke anyi
HA
Ha amaghi akwukwo
GI
Ebuka siri gi si ebe a puo

(5bi)
Nnochimpesin di naani abuo n’Igbo izugbe. Ha bu ‘a’ na ‘e’. Nnochimpesin abuo a eneghi mmadu obula ha na-aru aka na o bu onye ahu maobu ndi ahu mere ihe ahu kpokwem.

(5bii)
-a
-e

(5biii)
a
a kuru aka
a choputara onye mere ihe ahu
e
e kwuru okwu
e gburu agwo ahu tara Emeka

IGBO

(2)
(i) |m|: ke egbugbere onu abuo
Udaimi
(ii) |ch|: Ke anyuru na akpo
Udashi.
(iii) |ñ|: Keakpoime
Udaimi.
(iv) |t|: Udaike ndaputa, keanyuru maobu ukwu eze.
(v) |f|: Ke agbugbereonu.
Udashi.

(2bi)
Gb, gh, gw, nw, ny, kp, kw, sh, ch.

(2bii) gb

IGBO

(11a)
(i)Otu ibe =>oji ogbi maobu oji isi.
(ii)Ibe abuo=>oji kuru aka maobu oji nwaanyi
(iii)Ibe ato=>oji ikenga maobu oji dike.

(11b)
(i)Nwaanyi adighi ago oji
(ii)Nwaanyi adighi ari ehe oji

(11c)
(a)Eji oji anu iyi
(b)Eji oji enye onyinye
(c)Eji oji ele obia
(d)Eji oji achu aja
(e)Eji oji achu ura
(f)Eji oji agba afa
====================

No.9
a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.
b) Mmuta na ato uto.
ch) Mmuta bu ihe bara uru.
d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.
e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.
f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.
g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi.
gb) Onye nwetara mmuta na-atopu mmadu n’agbu.
gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.
h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.

Answers loading (loading)

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *